TED Talks with Igbo transcript

Nnedi Okoroafor: Akụkọ Sayensi na-echepụta Afrika nke ọdịnihụ.

TEDGlobal 2017

Nnedi Okoroafor: Akụkọ Sayensi na-echepụta Afrika nke ọdịnihụ.
1,047,804 views

"Akụkọ sayensi m nwere nna ochie dị iche iche - nke ndị Afrika," ka onye edemede bụ Nnedi Okorafor na-ekwu. N'etiti ihe odide sitere na ya na Binti na akwukwo ya bụ "Lagoon," Okorafor na-ekwu maka ịhe banyere mmuo na mgbakwasi nke ọrụ ya - na otu o si emeghe ụzọ dị iche iche site n'ịde ịhe gbasara Afrofuturism (Akụkọ Sayensị ndị Afrika)

Sangu Delle: O bughi ihe ihere, ikpachapuru isi izu oke gi anya

TEDLagos Ideas Search

Sangu Delle: O bughi ihe ihere, ikpachapuru isi izu oke gi anya
2,271,856 views

Oge akpagbu di ukwu dakwasara Sangu Delle, o gabigakwara nkwenye ya; na umu nwoke e kwesighi i kpachapuru isi izu oke ha anya. N'okwu ya, o kuzikwara ihe o mutara gbasara i kpachapuru otu ahu si eme nmadu, o kachasi n'obodo n'adighi e nebara ya anya. Dika o siri kwu: "I kwu eziokwu gbasara otu ahu si eme anyi, a naghi egosi e dighi ike anyi--o na-egosi n'anyi bukwa nmadu."